Nnukwu iwe e wee ya, n'ihi na obughi sooso ya ji amamihe niile. Nnunu ahu jikwa ufodu. O site n'elu tupu akpa amamihe ahu. Akpa ahu daa n'ala, tiwasia.
確定! 回上一頁